Gaa na ọdịnaya

Ojiarụ:Ifeanyi Stephen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha m bụ Ifeanyi Stephen Okeh Ọgalagụ. Enwere m nzere na Igbo, African and Communications Studies na Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka.

Ana m enwe mmasị n'ịkwalite asụsụ na omenala ndị be anyị, ka ọha na eze, na mba ụwa tinye asụsụ na omenala anyị n'ọnụ ọgụgụ.