Gaa na ọdịnaya

Okele

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Okele, nke a makwaara dị ka "swallows" na pidgin Nigeria English, bụ nri ndị Yoruba maka nri starch dị iche iche a na-eri na ofe.[1] Ihe eji eme okele gụnyere ji, akpu fermented, granules akpu na mmiri ọkụ, plantain, ntụ ọka wit, ntụ ọka na kokoyam.[2]. Okele na nri yoruba gụnyere iyan (pounded yam), eba, fufu, amala, lafun, semo na pupuru..[1][2]

Ihe ngosi

[dezie | dezie ebe o si]

 

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nigerian Staple Foods: Solid Meals aka Swallow (en-GB). Foodie in Lagos (2022-11-15). Retrieved on 2024-03-29.
  2. Okele Feast (en). Mychopchop. Retrieved on 2024-03-29.