Okpolupm Etteh
Ọdịdị
Okpolupm Ikpong Etteh (amụrụ na 19 Septemba 1970) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya gọọmentị etiti maka Eket/Onna/Esit Eket/Ibeno Federal Constituency na Akwa Ibom Steeti na Ụlọ ndị nnọchiteanya Federal . [1] [2][3][4]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Odey (2024-12-09). Lawmaker seeks urgent amendment of Public Procurement Act (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Anthony (2024-12-09). Reps member Etteh calls for urgent amendment of Public Procurement Act 2007 (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Nwafor (2024-03-14). A'Ibom federal lawmaker seeks prayer for peace, unity in constituency (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Utip (2024-02-24). Hon Etteh advocates effective collaboration among regional parliaments (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2024-12-25.