Okwu:Chineke

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Na ala igbo ejiri otutu aha we mara chineke. Aha ndia no tupu ndi wetera anyi ozioma Kraist, jiri bia. Mgbe ha biara, ha mere ka ndi Igbo mata na Chineke ezitele Ọkpara bụ Jisus Kraịst ka Ọ bụrụ Onye nzọpụta nye onye ọbụla kwenyere na Aha Ya. Na ala Igbo, a na akpokwa Chineke Obasi bi na igwe, Chukwu abiama,Osepuru Uwa, Ogaranya Ngada, Ugwu anari atuegwu,Eze elu Igwe, Onye Nwanyi, Eze Ora, Eze Ihe anyi na otutu aha ndi ozo di iche-iche.

Tupu, ndi ocha a bia na ala igbo ndi igbo nwere Chi ha nwere ntukwasi obi na obu Chi ka chasi ihe nile elu. Ya mere ru na oge oloro ohuru a ndi igbo ebe obula ha no ta na efe Chineke ofu ma.

Chineke, bu ma lite na ogwugwu ya mere onye na tu kwasi ya obi ihere agahi eme ya ma oli ma oli. Biko ejim ohera we na si Umu igbo nile na ebe obula ka ha nwe ntuhaghari uche na ndu ha we kwe ka Chineke buru ru anyi uzo kpora anyi azu na ihe nile nke anyi na eme, na aha jesu bu onye nwanyi onye nke nwuru onwu ne elu obe na ihi mu na gi. Amen.