Okwu:Ndị Ìgbò

Page contents not supported in other languages.
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Okwu:Ndị Igbo)

kelu n'ke bu "bekee"? kelu mgbe a kwusi a sili "oyibo"? na nke gbasari igbo anwa unu edesiri, anyi nwe igbo nke ndi Anambra, nwere nke ndi Imo mana ifaa unu dee bu nke ndi Imo. A si na ihe ndi Anambra na asu aburo Igbo? Biko, ka unu nyere ndi Anambra nsopuru.