Gaa na ọdịnaya

Olamide Oni

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Olamide Oni bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu na-anọchite anya ljero/Ekiti West/Efon Federal Constituency n'ụlọ ndị omebe iwu. Amụrụ ya na 1959, o si Ekiti steeti. A họpụtara ya ka ọ bụrụ Ụlọ Mgbakọ na ntuli aka 2015 n'okpuru Peoples Democratic Party (PDP). [1][2]

Edensibịa.

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Hon. Olamide Oni biography, net worth, age, family, contact & picture. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2025-01-08.