Olanrewaju Edun
Ọdịdị
Olanrewaju Oladapo Edun bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka onye otu na-anọchite anya Abeokuta South Federal Constituency na Ụlọ ndị nnọchiteanya. A mụrụ ya n'afọ1961, ọ si na Ogun State. A họpụtara ya n'ime Ụlọ Nzukọ na ntuli aka n'afọ 2019 n'okpuru All Progressives Congress (APC). [1][2]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). Citizen Science Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Media (2022-05-22). Meet Lanre Edun, a politician with Midas touch (en-US). PENPUSHING. Archived from the original on 2025-01-19. Retrieved on 2025-01-08.