Olawunmi
Ọdịdị
| Asụsụ (s) | Yoruba |
|---|---|
| Mmalite | |
| Okwu/aha | Naịjirịa |
| Ógbè o si malite | Ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa |
OlawunmiOlawunmi.oggⓘ nke pụtara (Akụ na ụba na-adọta m" ma ọ bụ "Achọrọ m ịga nke ọma,) bụ aha enyere na aha nna.
Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:
- Olawunmi Banjo (amụrụ n'afọ 1985), onye Naijiria na-ese ihe
- Bamike Olawunmi, onye na-eme ihe nkiri na telivishọn nke Naijiria
- Ernest Olawunmi Adelaye (amụrụ n'afọ 1942), Gọvanọ nke Rivers State, Nigeria site na July 1988 ruo August 1990