Olu Onagoruwa
Olu Onagoruwa Mmejọ Lua: expandTemplate: template "post-nominals/NG" does not exist. SAN | |
|---|---|
| 11th Minister for Justice and Attorney-General of the Federation | |
| In office 1994–1995 | |
| President | Sani Abacha |
| Preceded by | Clement Akpamgbo |
| Succeeded by | Michael Ashikodi Agbamuche |
| Personal details | |
| Born |
11 Novemba 1936 Odogbolu, (present day Ogun State), Nigeria |
| Died | 21 Julaị 2017 (aged 80) Federal Medical Centre, Ebute Metta, Lagos, Nigeria |
| Political party | nonpartisan |
| Alma mater | University of London |
| Profession | Lawyer |
Gabriel Olusoga Onagoruwa, GCON SAN (1936 - 2017) nke a maara nke ọma dị ka Olu Onagoruwa bụ onye ọka iwu Naijiria na onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ nke jere ozi dị ka Minista maka Ikpe Ziri Ezi na Attorney-General nke Federation site n'afọ 1994 ruo afo 1995 n'oge ọchịchị ndị agha nke Sani Abacha . [1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Onagoruwa na Odogbolu na Ogun Steeti. Ọ gụrụ akwụkwọ iwu na Mahadum nke London, ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na LL. B na afo pụkụ, narị itoolu na iri isii na anọ. Ọ nwetakwara LL. M na Ph.D. na Iwu Iwu site n'otu mahadum ahụ na afo pụkụ, narị itoolu na iri isii na asatọ. Ọ gara ụlọ akwụkwọ iwu Naijiria ma kpọọ ya ka ọ bụrụ onye ọka iwu n'afọ pụkụ, narị itoolu na iri asaa na ọtu.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Onagoruwa bụ onye otu Inner Temple ma kpọọ ya n'ụlọ ikpe Naijiria n'afọ pụkụ, narị itoolu na iri asaa na otu. [1] N'afọ pụkụ, narị itoolu na ịrị itọọlu na anọ, Sani Abacha - onye isi ala n'oge ahụ - họpụtara ya dị ka Attorney-General nke Federation - ọkwá ọ gbara arụkwaghịm na afo pụkụ, narị itoolu na ịrị itọọlu na ise mgbe Turner Ogboru (nwanne Great Ogboru), onye o nyere iwu ka a tọhapụ ya ka e jide ya ọzọ maka nkata aghụghọ.[2]
Edemsibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Board. "Olu Onagoruwa (1936 – 2017)", The Guardian, 4 August 2017. Retrieved on 3 June 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name "Guard" defined multiple times with different content - ↑ Akinsanmi (22 July 2017). Onagoruwa, Former AGF Dies at 80 Nigeria. This Day. Retrieved on 3 June 2023.