Gaa na ọdịnaya

Olubukola Oyewo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Olubukola Oyewo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchiteanya na-anọchite anya Irepodun/Olurunda/sogbo/Orolu Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ na 1963, ọ si Osun State. A họpụtara ya n'ime Ụlọ Nzukọ na ntuli aka 2019 n'okpuru All Progressives Congress (APC). [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
  2. Rep Olubukola Oyewo: The Beauty Of Visionary Leadership (en). Newsline.ng (2022-08-23). Retrieved on 2025-01-08.