Oluchukwu Ezeali
Ọdịdị
Oluchukwu Ukie Ezeali bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchiteanya steeti na-anọchite anya mpaghara Afikpo North Ebe Ọwụwa Anyanwụ na Ebonyi Steeti Ụlọ Mgbakọ . [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Ebonyi lawmaker partner Nwifuru to end 10-year power blackout in his constituency | Pulse Nigeria. www.pulse.ng. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ Nigeria (2024-08-14). Lawmaker to restore electricity in Ebonyi community after 10-year outage (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ III (2023-12-24). Ebonyi lawmaker shares N5m, bags of rice to constituents (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2025-01-06.