Olufemi Fakeye
Ọdịdị
Olufemi Fakeye
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ezinụlọ ya | Olufemi |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1952 |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
Olufemi Fakeye bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu ụlọ ndị nnọchiteanya na-anọchite anya Ila/Boluwaduro/Ifedayo gọọmenti etiti ntuli aka nke Osun State na 9th Ọgbakọ Mba. [1] [2][3] Obawale Simeon Adebisi nọchiri ya.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Osun: APC wins Ila federal constituency - Daily Trust (en-US). dailytrust.com/ (2019-02-25). Archived from the original on 2025-01-03. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Olaniyi (2017-11-14). Osun lawmaker, Femi Fakeyein in 'web' of monumental fraud over ecological project (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Editor (2021-10-15). Pretty traders should be made to pay tax - Reps member, Fakaye (en-US). The Street Journal. Retrieved on 2025-01-03.