Oluokun Akintola
Ọdịdị
Akintola George Oluokun bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka onye otu Ụlọ Ndị Nnọchiteanya, na-anọchite anya Akinyele / Lagelu Federal Constituency na Oyo State. A họpụtara ya n'okpuru pati All Progressives Congress (APC) n'afọ 2019. [1] [2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Oke (2019-08-18). Tribunal dismisses petition against Folarin, three others - Daily Trust (en-US). dailytrust. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ Sobowale (2021-07-09). List of House of Reps members and their political parties (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-01-07.
- ↑ undefined candidate data for 2023 - Stears Elections. www.stears.co. Retrieved on 2025-01-07.