Oluyole, Nigeria
Ọdịdị
Oluyole, Nigeria
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state |
| Nhazi ọnọdụ | 7°14′0″N 3°52′0″E |

Oluyole bụ Obodo Gọọmentị dị na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Idi Ayunre.
O nwere mpaghara 629 km (square) yana ọnụ ọgụgụ mmadụ 202,725 na ngụkọ 2006.
Koodu post nke mpaghara ahụ bụ 200.[1]
Ọ na-ekerịta ókèala ya na Gọọmentị Obodo anọ, ya bụ: Ibadan South West, Ibadan South East, Ona Ara Local Government na Ido Local Government niile n'ime obodo Ibadan. Ọ na-enwekọkwa ókèala ya na Ogun State site na Obafemi Owode, Odeda na Ijebu North Local Governments.[2]