Onicha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Onicha
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
nhazi ọnọdụ6°6′45″N 7°49′32″E, 6°5′56″N 7°50′29″E Dezie

Onicha bụ ọchịchị ime obodo Ebonyi steeti Naijiria . Ọ nwere mpaghara 476 km 2 ma nwee ọnụ ọgụgụ mmadụ 236,828 dịka ngụkọ 2006 siri dị. Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 491. [1] Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Isu. Otú ọ dị, e nwere ọtụtụ obodo na obodo nta dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-akpọkarị "ISU". Ma ISU na Ebonyi State, originally made up of Agbabor, Amanator, Isu Achara, Mgbaneze, Ezekporoke, Anike, Mgbana Ukwu, Obeagu, Umuniko na ndi ozo no na mpaghara ochichi ime obodo Ohaozara ruo mgbe e kere Kaunsulu Onicha. Mgbaneze bụ obodo dị n'agbata Ebonyi na Enugwu steeti yana obodo nwere nnabata na kọleji Fediralu Koleegii nke aguma akwukwo (Technical). Onicha Igbo-Eze bụ obodo dị n'okpuru ọchịchị Onicha nke e si nweta aha kansụl mpaghara ahụ. Obodo ukwu ndị ọzọ dị na kansụl Area ma e wezụga Isu bụ isi ụlọ ọrụ na Onicha Igbo-Eze bụ Oshiri, Ukawu na Aba-Omege. N'agbanyeghị na aha mbụ ha bụ otu, Onicha ekwesịghị inwe mgbagwoju anya na isi obodo Onitsha dị na ọdịda anyanwụ ya n'ajụjụ bụ afọ ole gọọmentị ime obodo onicha kere.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Onicha-Igboeze bụ obodo dị na mpaghara ochichi ime obodo. Ndị ọchịchị ime obodo nwetara aha ya n'obodo a. Onicha-Igboeze bụ obodo agririan. Ụfọdụ nri a ma ama a na-akọ n'obodo a bụ; Akpu (nke bụ isi nri) ji, ede, ahịhịa na ụfọdụ ihe ọkụkụ ndị ọzọ. Ruo n'oge na-adịbeghị anya, ihe ka ukwuu n'ihe ọkụkụ bụ nke onye ọrụ ugbo na ezinụlọ ya ga-eri. mana a na-enwe mmụba n'ọrụ ugbo n'ihi ụzọ ọhụrụ nke meghere obodo ahụ na obodo ndị ọzọ gbara agbata obi dịka Enugwu na Abakaliki. A na-achọkwa ihe ubi sitere n'obodo ndị a maka nri si Onicha-Igboeze na obodo ndị ọzọ gbara agbata obi, dịka Uburu, Okposi, Ugwulangwu, Osiri, Isu. wdg.

Obodo Onicha-Igboeze bụ obodo iri na atọ bụ; Eziga, Okpoma, Anike, Isiama, Ugwu-odida, Ezekporoke, Anwutu, others are, Amanator, Umubo, Umudomi, umuezikwu, Amata, Amakporo etc.

  1. Post Offices- with map of LGA. NipostT. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.