Onyereri Jones
Ọdịdị
Jones Chukwudi Victor Onyereri, Onye a maara dịka Jones Onyereri bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ nọchitere anya Nkwerre/Isu/Njaba/Nwangele Federal Constituency nke Imo State na House of Representatives site na afọ 2011 ruo afọ 2019 n'okpuru People's Democratic Party (PDP). [1][2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ “I will change the Orlu development narrative.” Dr Jones Onyereri. - (en-US) (2022-07-31). Retrieved on 2025-01-08.