Orelope
Ọdịdị
Orelope
| Mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state |
| Nhazi ọnọdụ | 8°50′0″N 3°45′0″E, 8°50′0″N 3°45′0″E |

Orelope bụ ógbè gọọmentị ime obodo dị na Oyo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Igboho.
O nwere mpaghara nke 917 km (square) na ọnụ ọgụgụ mmadụ 104,441 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 212.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on October 7, 2009. Retrieved on 2009-10-20.