Oroma-Etiti
Oroma-Etiti | |
|---|---|
Village |
Oroma-Etiti bụ obodo dị n'okpuru ọchịchịAnambra West nke steeti Anambra. [1][2] Ọ dị n'okpuru Anambra North Senatorial District. [3] Ọ bụ otu n'ime obodo ndị dị n'akụkụ osimiri. E nwere obodo iri na otu mejupụtara obodo ahụ gụnyere Umanake, Umuagha, Umuche, Umuebndu, Umueze Anam, Umuezumezu, Umunzu, Umuoje, Umuomewni, Umuotianya na Unoosodi.[4]
Idei Mmiri na Oroma-Etiti
[dezie | dezie ebe o si]Oroma-Etiti na obodo ndị ọzọ dị na mpaghara okpuru ọchịchị Anambra West bụ ndị na-enwekarị iju mmiri.[5] Akụkọ sitere na Global Data Institute kpughere na Oroma-Etiti dekọrọ mwepụ nke ndị mmadụ n'oge idei mmiri.[6] Na nkwupụta nke Old Anambra = District Development Association (OADDA) nyere, e nyere igwu Osimiri Niger na mmiri Omabala dị ka atụmatụ iji belata idei mmiri nke na-emetụta Oroma-etiti na obodo ndị gbara ya gburugburu. Òtù ahụ gụnyekwara iwu ụzọ n'ime atụmatụ ya.[7]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Tender Detail | Anambra State BPP". eprocure.bpp.an.gov.ng. Retrieved 2025-11-10.
- ↑ Admin (2018-07-31). "Anambra West LGA postal/zip codes (Anambra State)". Postcode (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-11-10.
- ↑ "Anambra North Senatorial District". Centre for Community and Rural Development (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2025-10-17. Retrieved 2025-11-10.
- ↑ Admin (2018-07-31). "Anambra West LGA postal/zip codes (Anambra State)". Postcode (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-11-12.
- ↑ Ofurum, Godfrey (2022-10-12). "Ohanaeze urges FG, states to evacuate flood victims -". Businessday NG (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-11-10.
- ↑ Global Data Institute (2024-11-30). "Nigeria: JOINT POST-FLOOD SITUATION REPORT — ANAMBRA STATE". nigeriaiom. Retrieved 2025-11-10.
- ↑ Poster, Online (2025-10-08). "OADDA Proffers Solutions to Devastating Flood in Omabala Region". newscorner (in Bekee ndị America). Retrieved 2025-11-10.
- Articles with short description
- Short description is different from Wikidata
- Pages using infobox mapframe with missing coordinates
- Pages using infobox settlement with missing country
- Pages using infobox settlement with no map
- Pages using infobox settlement with no coordinates
- CS1 Bekee ndị America-language sources (en-us)
- Naigeria
- Ȯra Anambra