Orumba South

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Orumba South bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda-ọwụwa anyanwụ Naijiria . Umunze bu isi ulo oru Orumba South.ochichi ndị ọzọ nke metucha ochichi obodo bu Akpujiogu (Akpu), Umuomaku, Eziagu, Ezira, Ihite, Nkerehi, Nawfija, Ogboji, Ogbunka, Owerre-Ezukala, Agbudu, Onneh, Isulo, Enugwu-Umuonyia.

  • All Saints Sekondri ulo akwụkwọ, Umunze
  • Community ụlọ akwụkwọ dị nelu Umunze
  • Community Secondary School, Eziagu
  • Government Technical College Umunze
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ihite
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Nawfija
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Betel ọhụrụ, Isulo
  • Ụlọ akwụkwọ mmeri, Ezira
  • Premier Sekondri ulo akwụkwọ Ogbunka
  • Girls' Sekondri ulo akwụkwọ, Ogbunka
  • Union Sekondri ulo akwụkwọ
  • Owere Ezukala
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Owere Ezukala
  • Community High School, Ogboji
  • Union Sekondri ulo akwụkwọ Umuomaku
  • Community Sekondri ulo akwụkwọ Enugwu-Umuonyia.
  • St Dominic's Savio seminary, Akpujiogu.
  • Happy father Tansi Sekondri ulo akwụkwọ Akpujiogu
  • Ben Nwankwo, bụ onye nọchitere anya ebe ahụ n'ụlọ omeiwu igwe ochichi ulo
  • Godwin Maduka, dọkịta Naijiria, onye ọchụnta ego, onye ọrụ ebere na onye nchoputa nke Las Vegas Pain Institute na ulo ogwu
  • Paschaline Alex Okoli, Nigerian Actress kacha mara dị ka Cordelia na Jenifa's Diary

Edensibia[mezie | dezie ebe o si]