Gaa na ọdịnaya

Osimiri Bomokandi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Osimiri Bomokandi bụ osimiri dị na Congo Basin na Democratic Republic of the Congo.

Osimiri ahụ malitere na ndịda ọwụwa anyanwụ nke ógbè Haut-Uélé dị nso na Gombari, ma na-asọfe n'ụzọ ENE site na Haut-Uélé na Bas-Uélé gafee Rungu na Poko isonyere Osimiri Uele na Bambili.[1]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Relation: Bomokandi (2152747)", OpenStreetMap, retrieved 2020-08-31