Osimiri Campo
Ọdịdị

Campo (Spanish: Río Campo, French: Rivière Ntem), nke a makwaara dị ka Osimiri Ntem, bụ osimiri ókèala nke na-agafe n’etiti Cameroon, Equatorial Guinea na Gabon. Osimiri a sitere n’isi iyi ya na Gabon, ma na-asọba ruo n’ime Atlantic Ocean n’ime Cameroon, n’akụkụ mmiri a na-akpọ Bight of Biafra.
Obodo
[dezie | dezie ebe o si]- Ubi
- Minvoul, Gabon

Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Obodo nta nke Cameroon