Osimiri Kwe
Ọdịdị

Osimiri Kwe Kwe [1] (nke a na-akpọbu Osimiri Que Que ruo n'afọ 1983) bụ obere osimiri na-agafe n'akụkụ obodo Kwekwe na Zimbabwe.Ọ bụ obere osimiri nta na-asọba n'Osimiri Sebakwe, ma ọ na-esonye na Osimiri Sebakwe n'ebe ugwu obodo ahụ.A na-eji mmiri osimiri a arụ ọrụ n'ụlọ ọrụ nchara , nke bụ isi ihe na-akwado akụ na ụba obodo Kwekwe.Osimiri Sebakwe na-esonye n'Osimiri Sanyati, nke na-asọba n'ebe ugwu ma n'ikpeazụ na-asọba n'Osimiri Zambezi.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Kwekwe
- Kadoma
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kwe Kew River map (not shown). Archived from the original on 28 October 2023. Retrieved on 24 July 2018.