Gaa na ọdịnaya

Osimiri Lulonga

Osimiri Lulonga dị n'ọdụ ụgbọ mmiri Basankusu
Lulonga River
Osimiri nke etiti Democratic Republic of Congo, ya na Lulonga na mmiri ndị dị n'akụkụ ya (n'elu aka ekpe)
Location
CountryDemocratic Republic of the Congo
Physical characteristics
Mouth 
 • location
Congo River
Length200 km (120 mi)
Basin size76,950 km2 (29,710 sq mi)
Discharge 
 • locationConfluence of Congo (near mouth)
 • average2,040 m3/s (72,000 cu ft/s)[1]
Basin features
Tributaries 
 • leftMaringa
 • rightLopori

Lulonga (Swahili: Mto Lulonga, French: Rivière Lulonga, Dutch: Lulonga Rivier) bụ osimiri dị na mpaghara Equateur nke Democratic Republic of the Congo. Ọ dị ihe dị ka kilomita 200 site na mmalite ya n'obodo Basankusu. Lopori na Maringa jikọtara aka wee mepụta Lulonga ebe ahụ. Osimiri Lulonga na-asọba na Osimiri Congo n'ime obodo Lolanga.[2]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).
  2. ↑ Lua error in Module:Citation/CS1 at line 2548: attempt to call field 'is_valid_date' (a nil value).

0°38′40″N 18°22′58″E / 0.644489°N 18.3827877°E / 0.644489; 18.3827877