Gaa na ọdịnaya

Osimiri Orisa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Osimiri Orisa (Yorùbá: [òɾisá]) bụ osimiri dị na steeti Kwara, Naịjirịa. Ọ bụ osimiri alluvial na otu n'ime ndị na-enye mmiri n’osimiri ọzọ, nke nwere ogologo ụzọ ihe dị ka kilomita 300 (maịlụ 186). Ọ na-amalite na Ọra ma na-agafe obodo dị iche iche dịka Aran-Orin, Rore, Olla na Omu-Aran tupu ọ banye n’ime Osimiri Niger. [1] [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]