Osimiri Runde
Ọdịdị

Osimiri Runde (nke bụbu Osimiri Lundi) bụ osimiri dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Zimbabwe . Ọ bụ isi iyi nke Osimiri Save. Ndị isi iyi nke Runde gụnyere Osimiri Ngezi, Osimiri Tokwe, Osimiri Mutirikwe na Osimiri Chiredzi.[1]
Ihe ndị e ji mara ya na ala ya
[dezie | dezie ebe o si]Akụkụ ala nke Osimiri Runde bụ usoro osimiri ájá nke na-asọba naanị n'oge ụfọdụ n'afọ , ebe ọdọ mmiri na-adịgide adịgide na-apụta n'oge ọkọchị.N'ozuzu, Osimiri Runde nwere ọkwa mmetọ mmiri dị ala.Mbara ala idei mmiri dị n'ebe Osimiri Runde na Osimiri Save na-esonye bụ ala mmiri dị ezigbo mkpa.[2] [3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Chiredzi
- Anụ ọhịa nke Zimbabwe
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Matiza, T., ed. (1994). "Wetlands in Zimbabwe: an overview". Wetlands ecology and priorities for conservation in Zimbabwe: proceedings of a seminar on wetlands ecology and priorities for conservation in Zimbabwe. IUCN. pp. 1–20. ISBN 978-2-8317-0202-5.
- ↑ Barson, Maxwell (2008). "Taxonomy and faunistics of the Helminth parasites of Clarias gariepinus (Burchell, 1822), and Oreochromis mossambicus (Peters, 1852) from temporary pans and pools in the Save-Runde River Floodplain, Zimbabwe". Comparative Parasitology. 75: 228–240. doi:10.1654/4337.1.
- ↑ Tafangenyasha, Clifford (2008). "An Investigation of the Impacts of Agricultural Runoff on the Water Quality and Aquatic Organisms in a Lowveld Sand River System in Southeast Zimbabwe". Water Resources Management. 22: 119–130. doi:10.1007/s11269-006-9147-7.