Gaa na ọdịnaya

Osimiri Tsavo

Osimiri Tsavo na Tsavo National Parks

Osimiri Tsavo dị na Coast Province na Kenya. Ọ na-aga n'akụkụ ọwụwa anyanwụ site na nsọtụ ọdịda anyanwụ nke Tsavo West National Park nke Kenya, nso ókèala Tanzania, ruo mgbe ọ sonyeere Osimiri Athi,[1] na-eme Osimiri Galana dị nso n'etiti ogige ntụrụndụ ahụ. Osimiri a bụ isi ihe na-eme ka mmiri dị n'akụkụ ala nke mpaghara ogige ahụ dị, ọ bụkwa ebe obibi nke azụ̀ juru ebe niile. Osimiri Tsavo bụ ebe ihe mere n'afọ 1898 Tsavo Maneaters.

Foto nke Osimiri Tsavo dị na Ogige Mba Tsavo West

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Patterson, Bruce D. (2004). The Lions of Tsavo: Exploring the Legacy of Africa's Notorious Man-Eaters. McGraw-Hill. p. 29. ISBN 0-07-136333-5.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]


2°58′39″S 38°31′14″E / 2.97750°S 38.52056°E / -2.97750; 38.52056