Othmane Bali
Ọdịdị
Othmane Bali
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Algeria, France |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | Mee 1953 |
| Ebe ọmụmụ | Djanet |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 17 Jụn 2005 |
| Ebe ọ nwụrụ | Djanet |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
| Ngwa egwu | oud, olu egwụ |
| Onye nlereranya | music of Algeria |
Othmane Bali, ezigbo aha ya bụ Mbarek Athmany, (May 1953 na June 2005) bụ onye Algeria Tuareg na-agụ egwu.[1]
Mmalite ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Bali wepụtara abọm mbụ ya n'afọ 1986, ma mesịa rụọ ọrụ n'ịkwalite egwu Tuareg n'asụsụ Tamahaq.[2] Bali e sorola ndị na-agụ egwú a ma ama n'ụwa dịka Steve Shehan rụkọọ ọrụ.
Ọnwụ
[dezie | dezie ebe o si]Bali nwụrụ n'ihe mberede n'ụgbọala ya mgbe idei mmiri nke osimiri na mpaghara obodo ya nke Djanet.[3] Mgbe ọ nwụsịrị, nwa ya nwoke Nabil Bali gara n'ihu n'ihe nketa ya ma gaa n'otu ụzọ ahụ nke nna ya gara.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Taqvaylit. Athmane Bali, l'ambassadeur de la musique touareg - Tadukli, le Kabyle Magazine.
- ↑ Il y a dix ans, Othmane Bali, le magicien de la musique targuie, disparaissait. Al Huffington Post. Archived from the original on 2018-06-27. Retrieved on 2017-08-06.
- ↑ Décès de Athman Bali. nkerxla.blogspot.se.