Gaa na ọdịnaya

Oyewole Diya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Oyewole "Wole" Diya (20 August 1960 - 9 Ọgọst t 2024) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya , na-anọchite anya Somolu Federal Constituency nke Lagos Steeti A, grad. Ọ bụ nwanne nwoke nke onye isi agha Oladipo Diya.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Diya rụrụ ọrụ dị ka onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya , ebe ọ nọchitere anya Somolu Federal Constituency nke Lagos Steeti na 6th (2007–2011) na 8th (2015–2019) National Assembly.[2]

Ọnwụ

[dezie | dezie ebe o si]

Diya nwụrụ na 9 Ọgọstụ 2024, n'ụlọ ọgwụ Mahadum Lagos Steeti LASUTH) na Ikeja, Lagos Steeti .[3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abiodun (9 August 2024). BREAKING: Ex-Rep member, Wole Diya dies few days to 64th birthday (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 3 January 2025.
  2. Former house of reps member Wole Diya dies few days to 64th birthday (en). Linda Ikeji's Blog (9 August 2024). Retrieved on 3 January 2025.
  3. Okojie (11 August 2024). Sanwo-Olu Mourns Former Federal Lawmaker Wole Diya (en-US). Retrieved on 3 January 2025.