Pamela Smith Hudson
Ọdịdị
Pamela Smith Hudson
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Pamela |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1963 |
| Ọrụ ọ na-arụ | omenkà |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of California, Los Angeles |
Pamela Smith Hudson (amụrụ n'afọ 1963) bụ nwanyị Africa-America na ónyé na-ese ihe na Los Angeles nkè ọrụ nka ya gụnyere ihe osise encaustic, ceramics na nnwale óbíbí akwụkwọ.[1] Ọ gụsịrị akwụkwọ na UCLA, ébé ọ gụrụ nka, akụkọ nka, ọmụmụ ihe ngosi nka, na ịgba egwu.[2] Smith Hudson anọwo na-ekerịta nka ya kemgbe afọ 2015 ma gosipụta ihe ngosi na CAAM, Over the Influence Gallery na gallery E.C.Lina.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ CAAM | Charting the Terrain: Eric Mack and Pamela Smith Hudson (en). caamuseum.org. Retrieved on 2019-03-31.
- ↑ Pamela Smith-Hudson (en). Otis College of Art and Design. Archived from the original on 2019-03-31. Retrieved on 2019-03-31.
- ↑ November 6 (2018-11-07). The Empathetic Encausticisms of Pamela Smith Hudson (en-US). Artillery Magazine. Retrieved on 2019-03-31.