Patricia Etteh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Patricia Etteh
Mmádu
Akụkụ nkeHouse of Representatives of Nigeria Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePatricia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọgọọst 1953 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiSpeaker of the House of Representatives of Nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Abuja Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAlliance for Democracy, People's Democratic Party Dezie

Patricia Olubunmi Foluke Etteh (a mụrụ na 17 August 1953)[1] bụ onye isi oche nke ndị nnọchi anya ụlọ nke Naijiria site na June ruo Ọktọba 2007.

Ndụ ya niime na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

Etteh, onye Yoruba[2], gara mmụta dika onye ọrụ n'edozi isi na mma[3]. o mechara nweta nzere oka iwu na Mahadum Bukingham na United Kingdom. N'afo 2016 ka ọ banyere n'otu Ndi oka iwu[4] nke Naijiria.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

Etteh na-anọchite ndị Ayedaade/Isokan/Irewole dị na steeti Osun[5]. A họpụtara ya na 1999 dịka onye otu Alliance for Democracy (AD), mana ọ hapuru ha sonye ndi People's Democratic Party (PDP) mgbe ọ na-azọ ọkwa ọzọ na 2003[6]. A họpụtara ya dika onye isi oche nke ndị nnọchi anya ụlọ nke Naijiria na June 2017. Ọ bụ naanị nwanyị nwetụrụ ọnọdụ dị otú a na Naịjirịa[7].

Nrụrụ aka[dezie | dezie ebe o si]

Na Septemba 2007, a kpooro ya na kọmitii nke ndị omeiwu maka ebubo na o nyere ikike ka e mefu nde narị naịra isii na iri abụọ na asatọ (ihe dị ka nde ise n'ego ndi Amerika) iji rụzigharịa ụlọ obibi ya na nke onye deputị ya, na ịzụrụ ụgbọ-ala gọọmentị iri na abụọ maka ulo ndị omeiwu na Naijeria. Ruo taa, enwetabeghị akwụkwọ iwu n'okwu a.


Ndi PDP gara n’ihu ịkwado Etteh, mana ụfọdụ ndị otu, dị ka Isyaku Ibrahim, kwuru okwu megide omume ya. [8] Onye edemede na agụmakwụkwọ bụ Wole Soyinka so na ndị kpọrọ oku ka ọ hapu ọkwa onye isi ndi oulo omeiwu, [9] mana onye bụbu onye isi ala na onye otu PDP Olusegun Obasanjo gara n’ihu ịkwado ya. [10] Na October 30, Etteh, na deputị ya gbara arụkwaghịm. [11]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Etteh moves birthday party to US. Nigerian Tribune online. African Newspapers of Nigeria (15 August 2007). Archived from the original on 26 September 2007. Retrieved on 15 August 2007.
  2. Bamidele, Yemi. "Adedibu - 'Etteh is Yorubas' Only Hope'", Daily Trust, Media Trust Limited, via allAfrica.com, 19 September 2007. Retrieved on 20 October 2007.
  3. Odili, Paul. "Why Etteh should stand down", Vanguard, Vanguard Media, 26 September 2007. Retrieved on 7 October 2007. Àtụ:Dead link
  4. Former House of Reps Speaker, Patricia Etteh, among 4,225 new lawyers. Vanguard.
  5. Honourable Patricia Etteh. NassNig.org. National Assembly of Nigeria. Archived from the original on 12 October 2007. Retrieved on 7 October 2007.
  6. Etteh moves birthday party to US. Nigerian Tribune online. African Newspapers of Nigeria (15 August 2007). Archived from the original on 26 September 2007. Retrieved on 15 August 2007.
  7. Mark, Etteh, emerge Senate President, Speaker. IndependentNGonline.com. Daily Independent (6 June 2007). Archived from the original on 25 October 2007. Retrieved on 15 August 2007.
  8. Izang, Atang. "Etteh - PDP Endorsed Corruption - Isyaku Ibrahim", Leadership, Leadership Newspapers Group, via allAfrica.com, 7 October 2007. Retrieved on 14 October 2007.
  9. Ekenna, Geoffrey. "Resign, Soyinka tells Etteh", The Punch, 5 October 2007. Retrieved on 7 October 2007.
  10. Nyam, Philip. "Etteh: Countdown To 16 October", Leadership, Leadership Newspapers Group. Retrieved on 14 October 2007.
  11. "Nigeria's parliamentary speaker quits over corruption scandal", Associated Press (International Herald Tribune), 30 October 2007.