Pearlena Igbokwe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pearlena Igbokwe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEbele Dezie
aha ezinụlọ yaIgbokwe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960s Dezie
Ebe ọmụmụȮra Lagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ụdị ọrụ yadirector Dezie
ebe agụmakwụkwọColumbia Business School, Yale University Dezie
ogo mmụtaBachelor of Arts, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa Dezie
isi agụmakwụkwọBekee, marketing, international business Dezie
Ebe obibiNjikota Obodo Amerika Dezie

Pearlena Igbokwe bụ onye isi n'ụlọ ọrụ Universal Television, bụ otu n'ime ọtụtụ ụlọ ọrụ nke ndi NBCUniversal Television Group . [1] [2] Ọ bụ nwaanyị izizi si n'agbụrụ ndị igbo Nigeria di na mba Africa bụnụgoro onyeisi n'ụlọ ọrụ onyonyo kacha na mba America. [3]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Igbokwe na Lagos, Nigeria n'afọ 1960s mgbe an-alụ agha. Ya na ezinaụlọ biri n'ime obodo bụ nke ụgboelu nke na-agba ogbunigwe gbariri nke a mere ka ya na ezinaụlọ ya chekwube ụgboelụ na-ebute nri nye ndị agha metụtara mgbe Nigerian Civil War Ya na Ezinaụlọ ya kwajere mba America ka ọ dị afọ isii [4] Ọ nwetara nzere digiri na Arts site na Mahadum nke Yale, ọ nwetakwara ọzụzụ nke MBA site na Mahadum nke Columbia. [5]

Wiki hụrụ mmemme ụmụ nwanyị n'anya na Nigeria

Ọrụ ya[dezie | dezie ebe o si]

Igbokwe bidoro ọrụ imepụta ihe nkiri Showtime ebe ọ nọrọ n'ọkwa di iche iche gbasara ihe mmepụta na ngosipụta di iche iche . Ọ lebara anya na nhazi nakwa uto ihe nkiri ndị a kpọrọ Dexter, Nurse Jackie, The Big C, nakwa Masters of Sex [6]

N’afọ 2012,E nyere ya ọkwa dika nnukwu osote onyeisi maka mmepụ na nhazi uto egwuregwu n'ụlọ ọrụ NBC. Ụfọdụ egwuregwu mere nke ọma gụnyere The Blacklist, Blindspot, Chicago Med, Shades of Blue, This Is Us, Timeless, nakwa Taken[7]


N’afọ 2016, e nkyekwara ya okwa dika onye isi n'ụlọ ọru ’Universal Television, nke mab Amerika, nke a mere ya nwaanyị agbụrụ asụsụ Igbo nke mbụ ga anọ n' ụdị ọkwa a.

Onyinye na Nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2018, aha ya na mmadu abuọ ọzọ ya na ha na-arụ n'ụlọ ọrụ NBC pụtara na The Hollywood Reporter's nke isiokwu ya bụ 'List of 100 Women in Entertainment Power'. [8]

Ndị otu Board[dezie | dezie ebe o si]

A kpọrọ Igbokwe dika otu n'ime bọọdụ dairectọ nke HRTS n'afọ 2017. [9] [10] N'otu afọ ahụ o sonyekwara na otu bọọdụ NATPE.[11]

Ebe nsinweta[dezie | dezie ebe o si]

  1. NBC's Pearlena Igbokwe named president of Universal TV (June 3, 2016). Retrieved on May 14, 2017.
  2. "Pearlena Igbokwe Named President of Universal Television", 2016-06-03. Retrieved on 2017-03-28.
  3. "Meet Pearlena Igbokwe, the first Nigerian woman to head a major US television network - Ventures Africa", June 6, 2016. Retrieved on 2017-03-27.
  4. "Pealena Igbokwe". Retrieved on January 13, 2018.
  5. "20 Facts on US based Pearlena Igbokwe as she records a 1st in US TV Network".
  6. NBC Names Pearlena Igbokwe New Drama Head (en) (July 10, 2012). Retrieved on May 14, 2017.
  7. David, Adetula. "Meet Pearlena Igbokwe, the first Nigerian woman to head a major US television network - Ventures Africa", Ventures Africa, June 6, 2016. (in en-US)
  8. The Hollywood Reporter's 2018 Women in Entertainment Power 100.
  9. Hollywood Reporter: Pearlena Igbokwe, Dan Erlij Among New HRTS Board Members.
  10. Deadline: HRTS Elects New Officers From WME, Universal, Lionsgate, City National Bank.
  11. NATPE: NATPE ADDS NETFLIX VP ORIGINAL CONTENT CINDY HOLLAND, FACEBOOK HEAD OF DEVELOPMENT MINA LEFEVRE, UNIVERSAL TELEVISION PRESIDENT PEARLENA IGBOKWE AND CBS SVP ALTERNATIVE PROGRAMMING SHARON VUONG TO ITS BOARD. Archived from the original on 2020-09-20. Retrieved on 2020-05-03.