Perpetua Nkwocha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Perpetua Nkwocha
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoPerpetua Nkwocha Dezie
Aha enyerePerpetua Dezie
aha ezinụlọ yaNkwocha Dezie
aha gọọmentiPerpetua Nkwocha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jenụwarị 1976 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuSunnanå SK, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa, Sunnanå SK, Pelican Stars F.C., Clemensnäs IF Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
nọmba egwuregwu22 Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup Dezie
Ihe nriteAfrican Women Footballer of the Year Dezie
Perpetua Nwocha

Perpetua Ijeoma Nkwocha (amụrụ 3 Jenụwarị1976) bụ nwaanyị Naijiria na agba bọl, ma bụrụ koochi nke Clemensnäs IF na Swedish Women's Football Division 2, na mbụ, ọ na-agbara ndi Swedish club Sunnanå SK . Ọ bụkwa onye otu na onye bụbu onye isi otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị na Naịjirịa.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Nkwocha na ndi na-anochiri Naijiria n'egwuregwu esonyela na asompi nke CAF (n'afo 2002, 2004, 2006, 2008, 2010, 2012 and 2014), o meriri ise n'ime ha (2002, 2004, 2006, 2010 na 2014). Na asompi nke umu nwaanyi Afrika n'afo 2004, o nyere goolu Najiria jiri merie Cameroon ma merie asompi ahu. O setịpụrụ ihe ndekọ site na ịtụle ihe mgbaru ọsọ itoolu niile n'oge asọmpi ahụ, wee kpọọ ya onye ọgba bọl kachasị mma nke asọmpi ahụ[1].  A họpụtara Nkwocha ka ọ bụrụ onye mmeri nke ụmụ nwanyị Africa na 2004, 2005, 2010 na 2011 site na mkpakọrịta ndi Futbọl na Afrika CAF).

Nkwocha esonyela na FIFA Women's World Cup ( 2003, 2007, 2011 na 2015 ), yana asompi Olympic nke Sydney 2000, Athens 2004, na Beijing 2008 .

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gbara bọl maka otu klọb Sweden nke bụ Sunnanå SK di na ngalaba otu ( Damallsvenskan) na nke abụọ ( Elitettan) site na 2007 ruo 2014.

N'onwa Juun, n'afo 2008, BBC siri na Nkwocha kwuputara atụmatụ ya ịla ezumike nka n’ime afọ abụọ mana ọ chọrọ ịga n’ihu n’ihe gbasara bọọlụ site na ị bụrụ onye koochi[2]. N'afo 2012, ọ ka na-agba bo na ngalaba nke abụọ di na Sweden[3].

Na-afọ bọl 2015 ka Nkwocha hapụrụ Sunnanå ịbanye na otu obere klọb a na-akpọ Clemensnäs IF dịka onye na-egba bọl na onye koochi[4]. Oge gara aga, ọ kụziri klọb ụmụ nwoke Nigeria wee mesịa gaa Sweden mgbe ọ natara asambodo nwa amaala obodo Swedish.

Ndụ ya niime[dezie | dezie ebe o si]

Nkwocha na-agba bọl na Çanakkale Dardanelspor , otu klọb egwuregwu di na Turkey[5]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Mba Uwa[dezie | dezie ebe o si]

Naijiria

Onye ọ bụla[dezie | dezie ebe o si]

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. http://news.bbc.co.uk/sport1/hi/football/africa/7479616.stm
  2. http://news.bbc.co.uk/sport1/hi/football/africa/7479616.stm
  3. Soccerway profile. Soccerway.com. Retrieved on 22 December 2012.
  4. ""Peppe" blir tränare", Damfotboll.com, 19 January 2015. Retrieved on 20 January 2015. (in Swedish)
  5. FF har gjort klart med Tetteh Komey. Norran. Retrieved on 22 December 2012.