Pete Edochie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pete Edochie
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePete Dezie
aha ezinụlọ yaEdochie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Maachị 1947 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
nwanneTony Edochie Dezie
Dị/nwunyeJosephine Edochie Dezie
nwaYul Edochie Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri, omee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1967 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ihe nkiriUnroyal, Lionheart, Above Death: In God We Trust Dezie
Ọrụ ama amaThings fall apart Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Chief Pete Edochie, MON (amụrụ ya n' ụbọchị asaa n'ime ọnwa Machị n'afọ 1947) [1] [2] bụ nwa afọ Igbo onye Naịjirịa na-eme ihe nkiri. A na-ele Edochie anya dị ka otu n'ime ndị na - eme ihe nkiri mara mma nke Afrịka, na - asọpụrụ ebe enye goro ya Industry Merit Award nke Afrịka Magic na Lifetime Achievement site n'aka Afrịka Film Academy [3] Ọ bụ ezie na nwa amadi bụ onye nchịkwa na onye mgbasa ozi no oge gara aga, [4] Ọ ghọrọ onye a ma ama na 1980s mgbe Ọ rụrụ ọrụ dị ka Okonkwo na mmegharị akwụkwọ Chinua Achebe nke bụ akụkọ nkahasị mma oge niile akpọrọ Things Fall Apart . Edochie bụkwa onye Katọlik. [5] N'afọ 2003, Onye isi ala Olusegun Obasanjo kwanyeere ya ugwu dị ka onye otu Order of the Niger . [6] [7]

Izụahịa nkwalite Wikipedia nke Edochie mere

Ọ banyere ịgbasa ozi na igbe okwu redio na 1967 mgbe Ọ dị afọ iri abụọ [8] dị ka onye nọ na obere ọkwa na akụkụ akpọrọ programmers. Emesiri bulie ya elu n'ọkwa nke Onye isi ngalaba ahụ. Agbanyeghị na ọ bụ onye isi na ngalaba programmes, ọ na arụ ọrụ dị ka onye nnochite anya onye isi njikwa kachasị ma ọ bu onye osote ya. Ọ kwụsịrị ọrụ na ABS n'ihi na gọọmentị oge ahụ kpebiri iwebata ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ụlọ ọrụ FM, n'ihi nke a agwara ndị ọrụ njikwa niile ka ha pụọ, tinyere ya. Ọ bu Edochie kwesiri ịbụ onye ga-anọchi onye isi njikwa kachasị ozugbo mana ọ hapụ ọrụ ahụ ma sonye n'ụlọ ọrụ ihe nkiri. Tupu mgbe ahụ, O sonye na ngosipụta nke Things Fall Apart ma nwee mmeri na nturu ugo nke mba uwa niile. BBC gbara ukwu na Naịjirịa iji gbaa ya ajụjụ ọnụ maka ọrụ ya na Things Fall Apart .

N’ọnwa Septemba afọ 2017, Edochie kwadoro Wikimedia na Naịjirịa site na nsonye ime ihe nyonyo vidiyo iji mee ka amata maka uru dị na Wikipedia n’etiti ndị agadi. [9] [10]

Onye ama ama G8[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2005, ndị nchikota ndị ihe nkiri na Naịjirịa akpọrọ Actors Guild of Nigeria debere Pete Edochie na ọtụtụ ndị omee ihe nkiri, gụnyere Genevieve Nnaji, Omotola Jalade Ekeinde, Nkem Owoh, Ramsey Noah, Stella Damasus Aboderin, na Richard Mofe Damijo na mmachibido iwu otu afọ n'ihi maka ekwuru na ha na-anakọta nnukwu ego site n’aka ndị na - emepụta ihe nkiri maka ọkwa ha dị ka ndị ama ama nnukwu na ihe nkiri. N'oge ahụ iwu a machibidoro ndịa na - eme ihe nkiri dịka mbibi na ọrụ fim ndị Naịjirịa, mana ugbu a, ndịa alọghachitela azụ na ọrụ ha.

N'tọọrọ[dezie | dezie ebe o si]

N’afọ 2009, a tọọrọ Edochie ma mesịa hapụ ya n’aka ndị jide ya n’enweghị nsogbu maọbu mmerụ ahụ ọ bụla. [11]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Lionheart (2018)
  • Mummy Why (2016)
  • Heavy Battle (2008)
  • Test Your Heart (2008)
  • Greatest Harvest (2007)
  • Secret Pain (2007)
  • Fair Game (2006)
  • Holy Cross (2006)
  • Lacrima (2006)
  • Living with Death (2006) .... Mr. Harrison
  • Passage of Kings (2006)
  • Simple Baby (2006)
  • Zoza (2006)
  • Azima (2005)
  • Baby Girl (2005)
  • End of Money (2005)
  • Living in Tears (2005)
  • Never End (2005)
  • No More War (2005)
  • Ola... the Morning Sun (2005)
  • Price of Ignorance (2005)
  • The Price of Love: Life Is Beautiful (2005)
  • Sacred Tradition (2005)
  • The Tyrant (2005)
  • Across the Niger (2004)
  • Coronation (2004)
  • Dogs Meeting (2004) .... Anacho
  • Dons in Abuja (2004)
  • The Heart of Man (2004)
  • King of the Jungle (2004)
  • Love from Above (2004)
  • My Desire (2004)
  • Negative Influence (2004)
  • The Staff of Odo (2004)
  • St. Michael (2004)
  • Above Death: In God We Trust (2003)
  • Arrows (2003)
  • Billionaire Club (2003)
  • Egg of Life (2003)
  • Honey (2003)
  • Love & Politics (2003)
  • Miserable Wealth (2003)
  • The Omega (2003)
  • Onunaeyi: Seeds of Bondage (2003)
  • Rejected Son (2003)
  • Selfish Desire (2003)
  • Super Love (2003)
  • Tears in the Sun (2003)
  • Tunnel of Love (2003)
  • When God Says Yes (2003)
  • Battle Line (2002)
  • My Love (2002)
  • Tears & Sorrows (2002)
  • Greedy Genius (2001)
  • Holy Ghost Fire (2001)
  • Terrible Sin (2001)
  • Oduduwa (2000)
  • Set-Up (2000)
  • Chain Reaction (1999)
  • Lost Kingdom (1999)
  • Narrow Escape (1999)
  • Living in Darkness (1999)
  • Rituals (1997)
  • Things Fall Apart (1987), TV series
  • Last Ofalla
  • Lion throne
  • Lion of Africa
  • Igodo
  • Evil men
  • Monkey chop banana
  • Idemili
  • 50 days with Christ
  • The Egg

Ntụrụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Life, pain and Pete", Vintage Press Limited. Retrieved on 6 September 2011.
  2. Biography. Pete Edochie, Official Website. Archived from the original on 26 February 2012. Retrieved on 6 September 2011.
  3. "Pete Edochie, alive". Retrieved on 23 December 2011.
  4. "Pete Edochie - Bearing the Brunt of Captivity". Retrieved on 6 September 2011.
  5. "Unholy Admiration - Fans Tear Pete Edochie's Dress Inside Church". Retrieved on 6 September 2011.
  6. Pete Edochie at 70: Celebrating Nigeria’s movie icon. Retrieved on 28 September 2017.
  7. I’VE BEEN ACTING SINCE I WAS 15 –PETE EDOCHIE. Retrieved on 28 September 2017.
  8. Jamiu, Adeyinka, "Peter Edochie: Facts You Probably Didn't know about him", YeYePikin Movie Blog, 9 September 2015.
  9. Veteran actor returns as Okonkwo in new skit "Things Fall Together" [Video].
  10. Pete Edochie, Emmauella star in Wikipedia campaign (VIDEOS INCLUDED). Archived from the original on 2017-09-29. Retrieved on 2020-08-27.
  11. "Actor Pete Edochie Kidnapped, Ransom Paid, Now Released – UPDATED", bellanaija. Retrieved on 26 October 2016.