Peter Madubueze
Ọdịdị
Peter Madubueze bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye na-anọchite anya Anambra East/Anambra West Federal Constituency n'ụlọ omebe iwu. Ọ bụ onye Anambra steeti, a họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omebe iwu na ntuliaka 2015 n'okpuru otu All Progressives Grand Alliance (APGA).[1][2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Madubueze Peter Obiano (en-GB). Culture Intelligence from RED. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Nigeria (2018-06-06). Biography Of Peter Madubueze (en-US). Media Nigeria. Retrieved on 2025-01-08.