Phoebe Kanyange
Ọdịdị
Phoebe Kanyange bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda, ugbu a onye otu Chamber of Deputies na nzuko omeiwu nke Rwanda.[1] Na Septemba 2016 ọ nọchiri Christine Mukabunani dị ka ọnụ na-ekwuchitere otu National Consultative Forum of Political Organizations.. [1]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Political parties forum gets new spokesperson (en). The New Times | Rwanda (2016-09-30). Retrieved on 2020-05-05.