Plato

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Plato
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịClassical Athens Dezie
aha n'asụsụ obodoΠλάτων Dezie
Aha ọmụmụΑριστοκλής Dezie
Aha enyerePlaton Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya420s BCE Dezie
Ebe ọmụmụAtens Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya340s BCE Dezie
Ebe ọ nwụrụAtens Dezie
Ebe oliliunknown value Dezie
ŃnàAriston of Athens Dezie
ŃnéPerictione Dezie
nwannePotone, Adeimantus of Collytus, Glaucon, Antiphon Dezie
Asụsụ obodoAncient Greek Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAncient Greek Dezie
Asụsụ ọ na-edeAttic Greek Dezie
Ọrụ ọ na-arụphilosopher, epigrammatist, odee uri, Odee akwụkwọ, philosopher of law Dezie
Ọkwá o jischolarch of the Platonic Academy Dezie
nwa akwukwo nkeSocrates, Theodoros of Cyrene, Hermogenes, Dionysius Dezie
nhazi nke ọhaslave owner Dezie
ụdị egwuregwuGreek wrestling Dezie
IjePlatonism Dezie
ụdịPlatonic dialogue Dezie
present in workThe Divine Comedy Dezie
time periodAncient Greece Dezie
gosiputara yaBust of Plato, Athens, Plato statue, Athens, Bust of Plato, Irakleio Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaVictoria and Albert Museum, Stedelijk Museum Amsterdam Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie
akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts Dezie
Stack Exchange mkpadohttps://philosophy.stackexchange.com/tags/plato Dezie
Plato, ọkàọmụ̀ma.

Plato bụ ọkàọmụ̀ma na ọdọ-mgbakọ na Greece Ogeègboo. Plato bụ nchoputavi nke Academy n'Atens, ewumewu mbu nke mmụta kacha elu na ụwa Ọdịdaanyanwụ , ọfọrọnta atụlewo ụwa-ni (ly) dika onye kasị mkpa na-ịzụlite nkàọmụma (philosophy), tumadu n’menala Ọdịdaanyanwụ. Ngbakọ-ede (canon) ya etisaghị ihe karịrị 2500 afọ-vo (s), na ọ bụ ya bụ achọghị ịzụ otu nke kasị ukwuu, ọ bụghị n'onye kasị ukwuu, ọdọ-ede nọ na ngbakọ-ede Ọdịdaanyanwụ dum .

Tinyere ọdọ-nkụzi ya, Socrates, na amụrụvi kasị ama, Aristotle, Plato tọrọ nnọọ ntọala nke nkàọmụma na nkàmmụta Ọdịdaanyanwụ. Alfred North Whitehead si otu mgbe kwuru: "nke kasị dịrị nchebe n'ozuzu ndona-agwa nke ọdịnala nkàọmụma Europe bụ na ọ na mejupụtara nsorosoro nke ededeala (footnote) maka Plato. " Tụkwasị n'ịbụ mmadu ntọala maka nkàmmuta Ọdịdaanyanwụ, nkàọmụma, na nkàmgbakọ (mathematics), ha tukwara Plato aka dịka otu n'ime mbidovivo nke ọnọdummụọ Ọdịdaanyanwụ, tumadu ọnọduKraịst, nke putara na Friedrich Nietzsche, n'etiti ndị ọzọ ọkà mmụta, kpọrọ "Platoomi ọha.’

Okwu[dezie | dezie ebe o si]

Nrubeime Plato n’elu elulo Christian, ha cheworo na ọ gbugbowo (mediated) na nke metukachara Saint Augustine nke Hippo, otu n'ime ndị kasị mkpa ọkàọmụma Christian na ọdọ-okpukpe na-ogegaraga. Plato bụ ngbanwevi (the ‘vi’ stands for ‘er’ or ‘or’) nke Nkpakọrita na zizavo (forms), nkàechiche na nkàọmụma, nke sitere na ya. Plato bukwara nchoputavi nke nkàọmụma ndọrọọchịchị Ọdịdaanyanwụ , ya na Ọchiotutu (Republic), na Iwu n’etiti nkpakọritavo ndị ọzọ , na-enye ụfọdụ n'ime ndị mbụ agwọọrịa nke ajụjụvo ndọrọọchịchị ndị si na nkàọmụma anya-disi (perspective)

Plato bụ Atenvi nke ọmumu eze; ghọrọ amụrụvi Socrates. Ọ buwo nchekwube ọdọejije tupu ya abịa n'okpuru ndunihu Socrates, nakwa ọ ga-enye olu n’ọnwụ nke Socrates na-ejijeogi (dramatic) zizavo (forms) na Ngbahalu na Nkpakọrita yiriwo na isi oge kacha. E mesịrị, Plato jere ozi dị ka onye nkụzi nke Aristotle ihe karịrị afọ 20 tupu Aristotle putara ka ọ chọpụtara onwe ya ulọ-akwọ, Lyceum, nakwa ọ mmetụtakacha ọfọrọnta ulọ-akwụkwọ ọ bụla nkàọmụma Grik, na ndị Stoik, na Ọhurueplatovivo; ọzọkwa ikekwe ọ metukachara ha nile na elulo. Plato bụkwara onyenkụzi ọchigbovi nke Daịọnisiọs Syracusevi, na onye ọ nwara ikpe ihu ọma na-ahụ ka ọ mejuputa nkàọmụma okweizivo (principles) na omume, n'ihi na ọ dikwara emowo site Epicurus, onye kwuru si ọ dị ka "Dionysiokolakes", maọbụ ‘okwuireụtọvi nke ọchigbo’.

Ndị ọzọ n'oge bu ndi ilo nke Plato buwo Ngwooruvi (Materialist), Nkpurivi (Atomist) Democritus, onye ahaọma-ni Plato ledaworo ukwuu nke ọ ga-anakọta dị ka ọtụtụ n'ime ọrụ nwere ji kpọọ ha ọkụ, na Diogenes nke Sinope, ma ọ bụ Diogenes na Cynic, onye Plato na-akpọ "otu Socrates puwo ara", na onye, kọrọwo-ni, mgbe Plato gwara Diogenes na ọ gaghi eji aka ya asa onwe ya akwọnriba (salad) ma ọ bụrụ na ọ mụtara e nyewo Daịọnisiọs nsọpụrụ , zaghachiri na, ọ bụrụ na Plato mụtara na-asa ya onwe ya akwọnriba, ọ "ga-enweghị-abụ ohu nke Daịọnisiọs."