Poussi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Poussi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
aha n'asụsụ obodoبوسي Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Novemba 1953 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
nwanneNoura Qadry Dezie
Dị/nwunyeNour El-Sherif Dezie
nwaMai Nour El Sherif Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọCairo University Dezie

Poussi, Poussy ma ọ bụ Boussy (Arabic) ezigbo aha Safenaz Moustafa Adry (amụrụ na 26 Nọvemba 1953) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri a mụrụ na Cairo.[1]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

  • Shey Min El Khouf (A Taste of Fear, 1969) (Arabic)
  • Al Amaleqa ("Ndị dike", 1974) (Arabic: )
  • Lyaly Lan Taaood ("Nights that never return ", 1974) (Arabic)
  • Al Dahaya ("Ndị ahụ nwụrụ", 1975) (Arabic)
  • Sana Ola Hobb ("Afọ mbụ n'ịhụnanya", (1976) (Arabic)
  • Seqan Fel Wahl (1976) (Arabic)
  • Qwtta Ala Nar ("A cat on fire", 1977) (Arabic)
  • Laenet Al Zaman ("Ọbụ ọnụ nke oge", 1979)
  • Al Aasheqa ("Onye hụrụ n'anya", 1980) (Arabic)
  • Habibi Daeman ("Ịhụnanya ebighi ebi m", 1980) (Arabic)
  • Fottowat Boulak (1981).
  • Fettowat Al Gabal (1982).
  • Marzooka (1983), (Arabic)
  • Al Zammar (1984).
  • Al Shaytan Youghanny (1984).
  • Fettewwet Al Nas Al Ghalaba (1984).
  • Seraa Al Ayyam (1985).
  • Al Zeyara Al Akheera ("Nleta ikpeazụ"), 1986) (Arabic)
  • Saat Al Fazaa (1986).
  • Al Amaleyya 42 (1987).
  • Ragol Fe Fakh Al Nasaa (1987).
  • Lebet Al Kobar (1987).
  • Al Kammasha (1988).
  • Zaman Hatem Zahran (1988).
  • Shayateen Al Madina (1991).
  • Ibn Al Gabal (1992).
  • Leabet Al Entqam (1992).
  • Karawana (1993).
  • Al Aasheqan ("Ndị Ịhụnanya Abụọ" , 2000) (Arabic)
  • Al Lahazat Allaty Ekhtafet (2001).

"Ahla Lahtha" (Oge kachasị mma) 2021

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Poussi na Shoubra, Cairo nye nne na nna Ijipt. Nne nne ya bụ onye si n'agbụrụ ndị Turkey.

Ọ lụrụ onye Egypt a ma ama na-eme ihe nkiri Nour El Sherief na 1972 ma mụọ ụmụ nwanyị abụọ, otu n'ime ha bụkwa onye na-eme ihe nkiri ma pụta n'ọtụtụ usoro telivishọn n'akụkụ nna ya mana ọ gara n'ihu n'otu ọrụ ahụ. Ya na Nour El Sherief gbara alụkwaghịm na 2006 wee lụọ di ọzọ na 2015.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]