Gaa na ọdịnaya

Princewill A. Chike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Princewill Anthony Chike (amụrụ na 28 June )bụ dọkịta Naịjirịa na prọfesọ nke ọgwụ. Ọ bụ onyeisi oche nke Rivers State Primary Health Care Management Board. [1] N'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2017, a ṅụrụ ya iyi dị ka onye otu Wike Executive Council nke abụọ. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi nke Ministry of Health dị ka Kọmishọna n'ọnwa Septemba n'afọ 2017. [2]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Wike Orders Tax Authorities To Block Leakages", The Tide, 10 February 2016. Retrieved on 21 September 2017.
  2. Jimitota Onoyume. "Wike assigns portfolio to Commissioners 19", Vanguard, 21 September 2017. Retrieved on 21 September 2017.