Rahmina Paullete
Rahmina Paullete, onye a maara dị ka Rahmina, bụ onye Kenya na-ahụ maka ihu igwe. Ọ bụ onye isi na-eme mkpọsa maka #LetLakeVictoriaBreatheAgain nke na-akwado iweghachi Ọdọ Mmiri Victoria. Ọ bụkwa onye hiwere Kisumu Environmental Champions, otu nzukọ nke na-ahụ maka nchekwa anụ ọhịa gburugburu ebe obibi na nkwado maka mgbanwe ihu igwe.
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si][1] Rahimna gara akwụkwọ maka asambodo agụmakwụkwọ praịmarị ya nke Kenya (KCPE) na M.A Junior Academy na 2019.[1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Kisumu Senior Academy ebe ọ gụchara IGCSE ya. Ugbu a ọ bụ nwa akwụkwọ International Relations na Daystar University. [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Paullete bụ onye isi na-eme mkpọsa maka #LetLakeVictoriaBreatheAgain [3] nke na-akwado mweghachi [4] nke Ọdọ Mmiri Victoria.[5][6] Ọ bụ onye guzobere Kisumu Environmental Champions, otu nzukọ na-eme nchedo anụ ọhịa gburugburu ebe obibi na nkwado mgbanwe ihu igwe.[7][8] Ọ bụ onye otu Wangari Maathai Foundation ma bụrụkwa akụkụ nke Fridays For Future . [9][10] N'afọ 2021, ọ nọ n'etiti ndị nnọchiteanya nọchitere anya Kenya na nzukọ COP26 nke mere na Glasgow, Scotland. [11][12]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Kenyan teen environmentalist among delegates to COP26 (en-US). Naturenews.africa (2021-10-30). Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Mirror (2022-11-01). 13 young activists fighting for climate action in Africa (en-GB). The African Mirror. Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Kenyan teen environmentalist among delegates to COP26 (en-US). Naturenews.africa (2021-10-30). Retrieved on 2022-12-05.

- ↑ Kenya: Youth climate activist highlights pollution on Lake Victoria (en). AfricaNews (2022-03-22). Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Kisumu Environmental Champs (en-US). www.climate-chance.org. Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Monitor (2022-11-18). The Christian Science Monitor Daily for November 18, 2022 (en). The Christian Science Monitor. Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ The 16-year-old activist protecting Africa's largest lake (en). WFMZ.com. Archived from the original on 2022-12-04. Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Staff Reporter (2022-03-25). Young people join ProVeg International to demand food system change (en-US). Farmers Review Africa. Retrieved on 2022-12-05.
- ↑ Manhandara. "Teen Environmentalist Among Delegates To COP26", Kenya News Agency, 29 October 2021. Retrieved on 5 December 2022.
- ↑ Provisional list of registered participants. United Nations Framework Convention on Climate Change.