Rania Awaad
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Rania |
| Ọrụ ọ na-arụ | psychiatrist, academic |
| Ebe agụmakwụkwọ | Wright State University, Stanford Hospital and Clinics, Stanford University School of Medicine |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Rania Awaad bụ onye ọkà mmụta Alakụba nke Egypt-America, onye dibia ndi isi mgbaka, na prọfesọ. Awaad bụ Prọfesọ Clinical nke ndị isi mgbaka na Ngalaba Stanford na afu maka oria ndi isi mgbaka na Behavioral Science . [1] A maara Awaad maka ọrụ ya na Islam na nkà mmụta uche na ahụike uche nke ndị Alakụba America.
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Awaad bụ onye na-ahụ maka ọrịa ndi isi mgbaka, bụ kwara prọfesọ na Mahadum Stanford, ebe ọ bụ onye nduzi nke Diversity Clinic na ụlọ nyocha nke Muslim Mental Health na onye isi nke ngalaba Diversity.[2] Awaad bụ onye na-ahụ maka ahụike nke a uche n'etiti Ndị Alakụba America.[3][4]
Awaad gụrụ Islam site na afọ iri na anọ na Damaskọs, Siria.[1] Ọ natara [./<i id= ijaza]" id="mwJQ" rel="mw:WikiLink" title="Ijazah">ijazah iji kụzie tajwid na Hafs na Warsh recitations nke kor'an. Ọ natakwara ijaza na Shafi'i iwu ederede na Maliki fiqh, adab, na ihsan.
Awaad bụ nwanyị mbụ prọfesọ nke iwu Alakụba na Zaytuna College, ebe ọ kụziri iwu Shafi'i, okwu iwu ụmụ nwanyị, na kor'an.[2]
Ọ bụkwa onye isi na Institute for Social Policy and Understanding na Yaqeen Institute . [2][5]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Akwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]- Islamophobia na Psychiatry: Nkwado, Mgbochi, na Ọgwụgwọ nke Ahmed Zakaria Hankir, H. Steven Moffic, John Peteet, na Rania Awaad dezigharịrị (Springer International Publishing, 2018)
- Itinye ụkpụrụ ndị Alakụba n'ọrụ na nlekọta ahụike uche: Nkwupụta Ọgwụ Ọdịnala nke Islam nke Bilal Ali, Fahad Khan, Hooman Keshavarzi, na Rania Awaad dezigharịrị (Taylor & Francis, 2020)
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Rania Awaad, MD's Profile | Stanford Profiles (en). profiles.stanford.edu. Retrieved on 2022-05-27.
- 1 2 3 Rania Awaad | ISPU (en-US) (2020-08-18). Retrieved on 2022-05-27.
- ↑ For some US Muslims, raw talk on suicide, mental health (en). AP NEWS (2021-06-27). Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Kouser. Muslims face a suicide crisis in America. The taboo of talking about it must end. (en-US). USA TODAY. Retrieved on 2022-05-28.
- ↑ Dr. Rania Awaad (en). Yaqeen Institute for Islamic Research. Retrieved on 2022-05-28.