Razak Atunwa
Ọdịdị
Razak Atunwa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ jere ozi dịka onye otu na-anọchite anya Asa/Ilorin West Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Amụrụ na 17 October na afo1969, o si Kwara State. A họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omebe iwu na ntuli aka na afo 2015 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[1][2]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-08.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2025-01-08.