Regina Akume
Ọdịdị
Regina Akume bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya gọọmentị etiti na-anọchite anya Gboko/Tarka nke Benue steeti na 10th Ọgbakọ Mba. [1] [2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sahabi (2023-02-27). #NigeriaDecides2023: Akume's wife, Ibori's daughter win house of reps seats (en-US). TheCable. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Nigeria (2023-06-17). Lawmaker advocates inclusion of women in governance (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2025-01-03.
- ↑ Iniobong (2023-07-10). Meet female lawmakers in Nigeria's 10th National Assembly (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2025-01-03.