Gaa na ọdịnaya

René Ngongo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
René Ngongo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịRepublic of the Congo, Democratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyereRené Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaỌktoba 1961 Dezie
Ebe ọmụmụGoma Dezie
Ọrụ ọ na-arụbiologist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, environmentalist Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Kisangani Dezie
Ihe nriteRight Livelihood Award Dezie

René Ngongo (amụrụ n'ọnwa Ọktoba n'afọ pụkụ na narị itoolu na ịrị isii na otu na mba Goma, Republic of the Congo) bụ onye Congolese na-ahụ maka ihe ndị dị ndụ, Onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ngongo gụsịrị akwụkwọ na Mahadum nke Kisangani na nzere bachelọ na Biology n'afo pụkụ na narị itoolu na ịrị asatọ na asaa . N'afọ pụkụ na narị itoolu na ịrị itọọlu na anọ o guzobere NGO OCEAN (Organisation Concertée des Ecologistes et Amis de la Nature) iji chebe akụ na ụba nke DRC.

René Ngongo natara Right Livelihood Award

N'afọ pụkụ abụọ na itoolu, René Ngongo natara Right Livelihood Award "maka obi ike ya n'ịnagide ndị agha na-ebibi oké ọhịa mmiri ozuzo nke Congo ma na-ewu nkwado ndọrọ ndọrọ ọchịchị maka nchekwa na ojiji ha".[1]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Press Release", Greenpeace. Retrieved on 2009-10-13.