Rodney Ebikebina Ambaiowei
Ọdịdị
Rodney Ebikebina Ambaiowei (amụrụ na 22 Mee 1973) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu ụlọ ndị nnọchi anya Naijiria na-anọchite anya mpaghara Southern Ijaw nke Bayelsa Steeti na Nzukọ Naijiria nke iri . [1][2]
Edensibịa.
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Reporter (2024-01-10). Rep Ambaiowei reiterates commitment to legislation for constituency development (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-24.
- ↑ Abuchi (2024-03-26). Bayelsa lawmaker condemns the murder of 16 military personnel at Okuama (en-US). THE AUTHORITY NEWS. Retrieved on 2024-12-24.