Gaa na ọdịnaya

Rommel Asagwara

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rommel Asagwara
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha ezinụlọ yaAsagwara Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysician Dezie

Rommel Asagwara nke a makwaara dị ka Dr. Rommel (onye amụrụ n'ọnwa Disemba 1, 1983) bụ dọkịta, Naijiria-America, onye ọchụnta ego na onye na-eme ihe nkiri.[1][2] Ọ bụ onye guzobere Concierge LA Doctor maka telehealth na ọgwụ n'ụlọ nke isi ụlọ ọrụ ya dị na California United States of America . [3] N'afọ 2023, ọ pụtara na usoro ígwè onyonyo Naijiria, The Real Housewives of Lagos . [4]

A mụrụ Asagwara n'ọnwa Disemba 1, n'afọ 1983, na Lagos Steeti, Naijiria. Mgbe e mesịrị, ọ kwagara obodo France ebe ọ nọrọ akụkụ nke ndụ ya dị afọ iri na ụma na mmalite nke ndụ okenye.[5] N'afọ 2014, ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Louis Pasteur, France ebe o nwetara Doctor of Medicine . [6]

Asagwara jere ozi dị ka dọkịta bi na General Medicine na Pitie Salpetriere Hospital dị na Paris, France, na mgbe e mesịrị, Sud Francilien Hospital.[7] N'afọ 2016, ọ ghọrọ dọkịta bi na Mahadum nke Kansas Medical Center, Kansas City, United States.[8][9]

N'afọ 2020, o guzobere Dream Weight Botox Clinic, ụlọ ọgwụ na-ebelata oke ibu na ịchọ mma. [10][11] Ọ bụ onye otu American Academy of Family Physicians na American Board of Obesity Medicine.

N'afọ 2025, ọ kwagara California ebe o guzobere Concierge LA Doctor na-enye ndị ọrịa ọrụ ahụike dị elu n'ụlọ na mpaghara California ka ukwuu.[12]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ezigbo ndị inyom nke Lagos (2023) . [13]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ Nwosu, Philip (2023-03-31). "How Nigerian-born aesthetician, Rommel Asagwara became member of US medical bodies". The Sun Nigeria (in Bekee). Retrieved 2023-10-19.
  2. ↑ Ibeh, Ifeanyi (2023-03-31). "From Lagos to Atlanta: The journey of Rommel Asagwara, one of the best medical aestheticians in the USA". The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-10-19.
  3. ↑ "Rommel Asagwara: US-Based Nigerian Doctor Providing Skincare Solutions". Vanguard Newspaper.
  4. ↑ "The Real Housewives of Lagos S02E01 Recap: The Queens Are Here | THISDAY Style". www.thisdaystyle.ng (in Bekee ndị America). 2023-10-08. Retrieved 2023-10-19.
  5. ↑ Gbadebo, Bode (2023-03-31). "Meet Nigerian Medical Doctor, Asagwara, Running World-class Beauty Clinic In US" (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-10-19.
  6. ↑ Stories, Local (2022-07-14). "Meet Dr. Rommel Asagwara | Board Certified Physician & Investor". SHOUTOUT ATLANTA (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2023-02-07. Retrieved 2023-10-19.
  7. ↑ "The Rise Of Medical Aesthetic Industry Exciting, Interesting – Rommel Asagwara". The Independent Newspaper.
  8. ↑ "Rommel Asagwara's giant stride". The Nation Newspaper.
  9. ↑ "Alumni of the KU Family Medicine Residency program". KU Medical Centre.
  10. ↑ "Why I Became A Doctor – Rommel Asagwara – Independent Newspaper Nigeria". independent.ng. Retrieved 2023-10-19.
  11. ↑ "Dream Weight Botox Clinic, a leading home of aesthetic". The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News (in Bekee ndị America). Retrieved 2023-10-19.
  12. ↑ "ConciergeLADoctor".
  13. ↑ "Get the Real-tea: Real Housewives of Lagos Episode 1 and 2 Mashup Recap!". Retrieved 2023-10-19.