Rosemary Chepkorir Sang
Ọdịdị
Rosemary Chepkorir Sang bụ onye Kenya virologist na Kenya Medical Research Institute, onye ọkachamara na mgbasa na ọgwụgwọ arboviruse.[1][2]O nwere PhD na zoology [3] yana MSc na ọgwụ virology [4] na entomology.[3] Ọ nyochala ọtụtụ nnukwu ntiwapụ nke arbovirus na East Africa.[4] O kwuwapụtala na ọ dị mkpa ka mba Africa sonye na mkparịta ụka amụma ụwa gbasara mgbanwe ihu igwe.[5] N'oge ọrịa COVID-19, o gosipụtara nchegbu banyere ọdịmma ụmụaka n'okporo ámá .[6] Ọ bụ onye otu so na kọmitii ndị ọkachamara nke Òtù Ahụ́ Ike Ụwa, gụnyere na Iwu Ahụike Mba Nile, yana ahụ ọkụ Rift Valley.[1] A họpụtara ya onye otu nke Academy of Sciences nke Africa na afọ 2014.[1]
Mbipụta ahọpụtara
[dezie | dezie ebe o si]- Crabtree M, Sang R, Miller BR. Kupe Virus, a New Virus in the Family Bunyaviridae, Genus Nairovirus, Kenya. Emerg Infect Dis. 2009;15(2):147-154.[7]
- Sergon, Kibet, et al. "Seroprevalence of chikungunya virus (CHIKV) infection on Lamu Island, Kenya, October 2004." The American journal of tropical medicine and hygiene 78.2 (2008): 333-337.
- Sang, Rosemary, et al. "Rift Valley fever virus epidemic in Kenya, 2006/2007: the entomologic investigations." The American journal of tropical medicine and hygiene 83.2 Suppl (2010): 28.
- Aubry, Fabien, et al. "Enhanced Zika virus susceptibility of globally invasive Aedes aegypti populations." Science 370.6519 (2020): 991-996.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 Sang Rosemary Chepkorir | The AAS (2021-10-12). Archived from the original on 2021-10-12. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ Children's health to worsen in Kenya due to climate change (2021-10-12). Archived from the original on 2021-10-12. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ 3.0 3.1 Physiology. Rosemary SANG | PhD (Zoology) MSc (Medical Virology) MSc (Entomology) | icipe – International Centre of Insect Physiology and Ecology, Nairobi | ICIPE | Human Health (en). ResearchGate. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ 4.0 4.1 Rosemary Sang | icipe - International Centre of Insect Physiology and Ecology (2021-10-12). Archived from the original on 2021-10-12. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ Climate change damaging livestock and children's health, Lancet report says – Kenya News Agency (2021-10-12). Archived from the original on 2021-10-12. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ How Covid-19 is changing the lives of street children (2021-10-12). Archived from the original on 2021-10-12. Retrieved on 2021-10-12.
- ↑ Crabtree (February 2009). "Kupe Virus, a New Virus in the Family Bunyaviridae, Genus Nairovirus, Kenya" (in en-us). Emerging Infectious Diseases 15 (2): 147–154. DOI:10.3201/eid1502.080851. PMID 19193256.