Gaa na ọdịnaya

Ruth

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Ruth Cameron FInstP Fiom3 FREngọ bụ onye onwunwe sayensi Na onye ọkammụta Na Cambridge University ọ bụkwa onye enyemaka Na ihazi Ihe Na Cambridge centre Na ahụ gbasara Ihe onwunwe medicin

Ebe ọgụrụ gbasara Ihe onwunwe Ahụ .ọ bụ onye isi Na departmenti Ihe onwunwe sayensi Na metallurgy Na Cambridge.


.[1]

Cameron gụsiri PhD ya Na physics Na University nọ naCambridge . [2]

N'afọ 1993, ọ sonyeere Ngalaba Sayensị Ihe na Metallurgy, Mahadum Cambridge . [3] Kemgbe afọ 2006 ya na Serena Best na-eduzi Cambridge Centre for Medical Materials . [3][4] ndi njikọ mere Cameron Na best ndi mbụ na engineering and physical sciences research Council fellowship iji kesaa ọrụ. [4][5] Ọ bụ onye guzobere Pfizer Institute for Pharmaceutical Materials Science. Ọ bụ onye otu Lucy Cavendish College, Cambridge . [6]

  1. New Head of Department announced (en). Department of Materials Science & Metallurgy (2020-08-03). Retrieved on 2024-03-12.
  2. Professor Ruth Cameron - Lucy Cavendish. Lucy Cavendish College - University of Cambridge. Archived from the original on 2018-06-16. Retrieved on 2018-06-15.
  3. 3.0 3.1 Ruth Cameron - EPSRC website (en). epsrc.ukri.org. Retrieved on 2018-06-15.
  4. 4.0 4.1 Q&A – Serena Best | IOM3 (en). www.iom3.org. Retrieved on 2018-06-15.
  5. "Women are too often actively sidelined against their will", Times Higher Education (THE), 2016-07-20. Retrieved on 2018-06-15. (in en)
  6. College fellows - Lucy Cavendish. Lucy Cavendish College - University of Cambridge. Archived from the original on 2019-04-04. Retrieved on 2018-06-15.