Ruth Kadiri

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ruth Kadiri
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRuth Dezie
aha ezinụlọ yaKadiri Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Maachị 1988 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Edo Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọYaba College of Technology, Mahadum nke Lagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteCity People Entertainment Awards Dezie
ahọpụtara makaGolden Icons Academy Movie Awards, City People Entertainment Awards, Ihe nrite ihe nkiri Ghana Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Ruth Kadiri bụ Nigerian actress, screenwriter nakwa film producer.

Mbido ndụ ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Ruth Kadiri n'ụbọchị ọnwa Machị dị na mkpụrụ ụbọchi iri abụọ na anọ n'afọ , na Benin City, Edo State, Nigeria. O gụrụ maka mass communication na University of Lagos ma gụkwa maka business administrationna Yaba College of Technology.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Kadiri sonyere otu Nollywood mgbe o mere ihe nkiri akpọrọ Boys Cot [2] kemgbe ahụ o meela ihe fim karịrị iri ise . Dika onye edere ederede,ihe nkiri o deela ma gbakọ aka so dee nkiri ndị a Matt Arising, Heart of a Fighter, Ladies Men, Trueness, First Class nakwa over the Edge . Ruth jikwa ego ya kwado ihe nkiri akpọrọ Matters Arising, [3] Over the Edge, [4] Somebody Lied [5] na Memory Lane, nke metụtara okwu ụgha na deceit. .

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

    • In Your Arms (2017)
    • Black Bride (2017)
    • We Cheats More (2017)
    • WET si n'aka Ruth Kadiri (2018)
    • Tripodsi n'aka Ruth Kadiri (2018)
    • Black Men Rock (2018)
    • Love is Beautiful (2019)
    • The Dumb Wife (2020)
    • Too Old for Love (2020)
    • Tears of Rejected Seed (2020)


Onyinye na Nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

afọ mmemme katigory mmpụtara
2015 Nigeria Entertainment Awards Onye kacha kpaa agwa ọfụma[6] mmeri
Golden Icons Academy Movie Awards Best Female Viewers Choice[7] nhọpụta
Best On-screen Duo with Majid Michel[8] nhọpụta
Onye kacha kpaa agwa[8] nhọpụta
Best of Nollywood Awards Onye kacha susuo ọnụ n'ihe nkirÀtụ:Cn mmeri
2018 City People Movie Award onye kacha kpaa agwa[9] mmeri
City People Movie Award Ihu ejiri mara Nollywood[9] nhọpụta
2019 Ghana Movie Awards Best Movie African Collaborations[10] nhọputa
Ghana Movie Awards Best Actress African Collaboration[10] nhọputa

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebe nsi nweta[dezie | dezie ebe o si]