Gaa na ọdịnaya

Sọl Mkhize

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Saul Vusumzi Mkhize ( ụbọchị ịsii n'onwa June n'afọ 1935 - ụbọchị abụọ n'onwa Eprel n'afọ 1983) bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ na mba South Africa na onye nnọchi anya ndị Driefontein, Mpumalanga bụ ndị na-alụ ọgụ megide iwepụ ha n'ike n'ala ha site na gọọmentị ịkpa ókè agbụrụ.[1][2] Ndị uwe ojii gbagburu Mkhize mgbe ọ na-ahazi njem udo.[3][4]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The unveiling of liberation struggle hero Mr. Vusumzi Saul Mkhize statue. SAHRA. Archived from the original on 2017-12-27. Retrieved on 2017-12-27.
  2. Sharing the Island. Retrieved on 2019-11-05.
  3. kyle. "Driefontein mourns their leader - Saul Mkhize", South African History Online, 2016-02-22. Retrieved on 2017-12-27.
  4. "Saul Mkhize Statue unveiled - Excelsior News Piet Retief, Mkhondo", Excelsior News Piet Retief, Mkhondo, 2015-03-16. Retrieved on 2017-12-27. (in en-GB)