Gaa na ọdịnaya

Saadatu Hassan Liman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Saadatu Hassan Liman

 

Saadatu Hassan Liman bụ onye Naijiria prọfesọ nke Islamic Studies na ugbu a osote onyeisi ụlọ akwụkwọ mahadum Nasarawa State University, Keffi. [1][2]

O nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na ọmụmụ Islam na Mahadum Jos na 1998.[1]

Saadatu malitere ọrụ ya na Mahadum steeti Nasarawa n'afọ 2002 wee ghọọ prọfesọ n'afọ 2017. [3][1]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 Kenechi, Stephen (2024). "Saadatu Hassan Liman becomes NSUK VC — first female in 22 years". The Cable.
  2. Johnson, Chris (2024-04-18). "NSUK gets first female Vice Chancellor". Daily Post (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-04-19.
  3. "Professor Sa'adatu Hassan Liman – Nasarawa State University, Keffi" (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2024-04-19. Retrieved 2024-04-19.